<big>K</big>ickshaw na-anabata ihe ndị a XML na aha njìama, valuu njìama, na ihe dị n'ime metụtara ihe ndị a:

<tt><b>Nkebi:</b>				<b>Aha njìama:</b>
menu           		id, label, icon, execute
separator      		label
item           		label, icon
↳action        		name
 ↳prompt       		<i>ọ gbasaghị</i>
 ↳command      		<i>ọ gbasaghị</i>
 ↳startupnotify		<i>ọ gbasaghị</i>
  ↳enabled     		<i>ọ gbasaghị</i>
  ↳icon        		<i>ọ gbasaghị</i>
  ↳name        		<i>ọ gbasaghị</i>
  ↳wmclass     		<i>ọ gbasaghị</i>

					<b>Valuu njìama:</b>
action         		Execute, Exit, Reconfigure,
               		Restart, SessionLogout

					<b>Ihe dị n'ime:</b>
enabled        		yes, no</tt>

Njirimara menù nke nwere ùsòròokwū efu dị mma, ma dị ka njirimara menù ọ bụla ọzọ nwere ike ịpụta naanị otu ugboro n'ime menù.

— — —

Menù ndị a na-eso bụ otu ihe ma Openbox na Kickshaw nabatara ha abụọ.

<tt><b>(1)</b> &lt;openbox_menu&gt;

      &lt;menu id="menu1" label="Menu1"&gt;
        &lt;item label="item"/&gt;
      &lt;/menu&gt;

      &lt;menu id="root-menu"&gt;
        &lt;menu id="menu1"/&gt;
      &lt;/menu&gt;

    &lt;/openbox_menu&gt;</tt>

<tt><b>(2)</b> &lt;openbox_menu&gt;

      &lt;menu id="root-menu"&gt;
        &lt;menu id="menu1" label="Menu1"&gt;
          &lt;item label="item"/&gt;
        &lt;/menu&gt;
      &lt;/menu&gt;

    &lt;/openbox_menu&gt;</tt>

A na-egosi menù mgbe niile n'ime Kickshaw dị ka ọ ga-apụta na Openbox, ya mere nke ikpeazụ n'ihe atụ abụọ ahụ dị nso na ụzọ WYSIWYG. Ihe ọjọọ ya bụ na maka menù buru ibu, nke a nwere ike ime ka faịlụ menù yie ka ọ na-agbagwoju anya. N'ihi nke ahụ, nà difọlt Kickshaw na-achekwaba menù mgbe niile n'ụdị nke mbụ (a pụrụ ịgbanwe nke a n'ime ihenhọrọga).

Mgbe ọ na-achekwaba faịlụ, ntinyenọrụ ahụ na-eji taabụ maka mpịbàtụnime nà difọlt, ma maka ịgụ faịlụ ahụ, ma mpịbàtụnime ndị ahụ e mere ya na oghere ma ọ bụ taabụ adịghị mkpa, dị ka oghere efu ọ bụla.

— — —

Menù nwere ike ịnwe njìama menù na-emegide onwe ha, dị ka n'ihe atụ na-eso a:

<tt>&lt;openbox_menu&gt;

  &lt;menu id="menu1" label="outside" icon="out.jpg" execute="out" /&gt;

  &lt;menu id="root-menu"&gt;
    &lt;menu id="menu1" label="inside" icon="in.jpg" execute="in" /&gt;
  &lt;/menu&gt;

&lt;/openbox_menu&gt;</tt>

N'ọnọdụ a, Kickshaw na-eso ihe atụ Openbox ma na-egosi valuu njìama aịkọn sitere n'ime menù mgbọrọgwụ, ebe ọ na-egosi valuu njìama label na execute sitere na mpụga menù mgbọrọgwụ.
